BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
A gbagbuola mmadụ 17 n'ebe a na-aṅụ mmaya na mba South Africa
Ndị uweojii kwuru na ndị ojiegbe zuuru ụfọdụ ekwentị ndị mmadụ nọ n'ogige ahụ tupu ha banye n'ụgbọala ha na-enweghị akara ọbụla gbaa ọsọ.
Pope Leo XIV akpọọla oku udo n'ụwa niile
Okwu gbara ọkpụrụkpụ Pope Leo XIV gwara ndị Catholic na Paris, France.
INEC ekwuola ihe ha ga-eji akụrụngwa Ai mee na ntuliaka 2027
Akụkọ a bụ maka etu ụlọọrụ INEC ga-esi jiri Ai rụọ ọrụ na ntuliaka 2027 na Nigeria
Bishọp Matthew Kukah: Na ntuliaka 2027, tụọ nụ vootu 'ka unu dị ndụ'
Ndụmọdụ Bishop Matthew Kukah nyere ndị na-eto eto maka ntuliaka 2027 na Bigeria.
Nigeria vs Madagascar: Super Eagles egosila The Barea nkarị
Super Eagles gosiri ike ha site n'iji ọkpụ goolu abụọ a satara otu (2-1) merie otu egwu bọọlụ The Barea nke mba Madagascar.
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Septemba 25, 2026, Duration 1,09
Akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Fraịde, Septemba 25, 2026.
Peter Obi na Soludo: Ihe ọhụrụ Obi sara Gọọmentị Soludo n'ebubo ụgwọ a sị o ji
Peter Obi asaala Gọọmentị Charles Soludo n'ebubo ọhụrụ e boro ya na ọ hapụrụ Anambra steeti ụgwọ dị $123m.
Ndị uweojii Anambra ezigarala DPP akwụkwọ nnyocha gbasara ikpe nwaanyị e boro ebubo imetọ nwa ya
Ikenga kwuru na ha emechaala nnyocha ha gbasara ebubo ahụ ma zigaa akwụkwọ nnyocha ikpe ahụ n'aka ngalaba DPP maka ime ihe kwesịrị ekwesị n'okpuru iwu.
Etu ndị ọchịchị Nigeria si zuo ego ma zụọ ọtụtụ ụlọ ruru nde dọla $271 n'America - Nnyocha
Akụkọ gbasara nnyocha ọhụrụ nke gosiri ka ndị nọ n'ọchịchị si eji ego ọha Nigeria azụta ihe onwunwe nke onwe.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.
